View Single Post
  #1 (permalink)  
Old 08-16-2008, 08:37 AM
AdanaObi AdanaObi is offline
AdanaObi is Jammin'
AdanaObi
 

Join Date: Jan 2008
Location: currently Philadelphia
Age: 30
Posts: 9
Thanks: 0
Thanked 1 Time in 1 Post
Rep Power: 0
AdanaObi is on a distinguished road
Activity Longevity
2/20 6/20
Today Posts
ssssssss9
Send a message via AIM to AdanaObi
Default Ndibeanyi Ndewo Nu

Abibitumikasa kwenu! Ndibeanyi kwenu!! Ndi igbo kwezuo nu!!! Iya!

Asi m ka m jiri ohere a kene unu ... Umu Africa, ndi nze, ndi ozo, umu nwanyi na umu nwoke mezuru AbibitumiKasa. Afam m bu Ogonna, ndi 'marurum ana' n'etu m 'OMO' -- Odinanwataeme Munachinazor Ogonna. Abu m nwa afor, Ojoto nke di na idemmili L.G.A, Anambra State, Nigeria. Aga m agbo mgbo hu na olu a nke Maazi Obadele bidoro ga na-aga n'iru.

Anugo m na otutu ndi mmadu ajugo maka ibido nkuzi asusu Igbo; odikwa m obi uto ka omenala si kwuo na aga m ebido nkuzi asusu Igbo n'oge na eteghi anya.

Ndibeanyi ogwu ka oha m n'onu.

** For those interested --I will leave it to the inquistive mind to seek to translate what I've said from igbo to English -- some words might prove challeneging but try your best ---call it a primer to the upcoming Igbo sessions.

Enjoy these wise sayings of the Igbo people:

ka anyi me ngwa ngwa mehere odachi -- 'make hay while the sun
shines'
' a stitch in time saves nine'

Agbakota onu nuo mamiri, ogba ufufu -- 'there's strength in unity'

Onye kwelu osu, oya ka ana akpo Ekwensu -- ' We are the charters
of our own destiny, our
own worst enemies, the
devil within if we let
that get the better part'

Ukpana okpoko gburu, o nti chiri ya -- 'the grasshopper that the cricket
kills must be deaf -- if we don't
heed to early warning then we bear
the consequences of our own
foolishness'

Last edited by AdanaObi; 08-16-2008 at 09:03 AM..
Reply With Quote
The Following User Says Thank You to AdanaObi For This Useful Post:
Ɔkyeame Kwame (08-16-2008)